Lyrics: Nnadi Emeka Mathew t/as Spyki
Music: Nnadi Emeka Mathew t/as Spyki
Iye eh
I say them call me spyki
Monster!
Imakwa nā ebe asiri anyi ejena ejena
Anyi mechakwa je
Ugbo asi nā anyi ama gba gba
Anyi mechakwa gba
Legodi ego eche nā anyi ama nwe nwe
Anyi mechakwa nwe
Ifukwa ebe asi nā anyi ama je je
Anyi mechakwa je
Obu onye ma isi ga bu eze
Aku nā esi nā chi oh
Isi ga bu eze
Adazo eze azo
onye ma isi ga bu eze
Aku nā esi nā chi oh
Isi ga bu eze
Adazo eze azo
Brother man brother man
As you dey hustle pray to God oh
Say you own e no go pass oh
Man wey hustle gaz to chop oh
Back to back to back to back oh
We been chasing all the bag oh
I know money no dey wallet oh
But ajeh we go collect oh
I carry my hustle for chest
Uwa bu eburuje oh eburuna
I no dey send no body
Uwa bu eburuje oh eburuna
Imakwa nā ebe asiri anyi ejena ejena
Anyi mechakwa je
Ugbo asi nā anyi ama gba gba
Anyi mechakwa gba
Legodi ego eche nā anyi ama nwe nwe
Anyi mechakwa nwe
Ifukwa ebe asi nā anyi ama je je
Anyi mechakwa je
Obu onye ma isi ga bu eze
Aku nā esi nā chi oh
Isi ga bu eze
Adazo eze azo
onye ma isi ga bu eze
Aku nā esi nā chi oh
Isi ga bu eze
Adazo eze azo
Iye eh
I say them call me spyki
Monster!