Chim

Lyrics: Chukwunonso Okafor Music: Chukwunonso Okafor Eh iyokonu oh Chim mkpoluoku oh Ozam Ekpere Chim mkpolu oku azagom Ekpere Ihe Oma mbuna Obi oh n’ emerumuo Odika Njelu be chukwu Chim mkpolu oku eh eh Ihokonu eh Ihe
Omegokwa ka osi emenuo ihokonuo Alili ego ndi ilo nu Omego ka osi emenuo chukwu eh Alili egbuo ndi ilonu
Obulu Uche mmadu eh na emenu eh Ndi mmadu ga ememu nchanu
Chim mkpolu oku eh Chim mpkoolu oku azagom ekpere nu Obulu uche mmadu eh na emenu eh Ndi mmadu ga emenu nchanu
Mkuru osisi ahusalu na enu ananuo Imana omesili puo one Oye Lulu Uka ya afunanya
Okuko nyuo alu ani achuo ya osonu Oburo onye asi nwuo na anwunuo oh Maka n’ Onye gbulu opi ga eficha onu
Mm alili egbuo ndi ilo Nkem akonamuo chukwu eh Onye nwere ego na eme ihe soro ya
Onye na eme kamu si emenuo Okwa gi ka egwum na akponuo Oyim bia nuru egwumuo Egwu mu bu ojemba enwe ilonu
Egbuo dike na uno nuo Ife dike meenu achoba nwa dikenu Oke osisi daanu oh Oke osisi daanu umu nnunu awalu oso nu
Onye si na uno egbu nwanne ya Igbuo nwanne gi gina onye ga ebi Ife chukwu kwulu nya ga emenuo Ndi na esingonu na esina nkiti Onye chukwu mere eze ga abuzi eze Omero na izu ome nu na Onwa Chim mkpolu oku oh ozam ekpere Chim mkpolu oku azagom ekpere Ife anya mu na afu eh Ife anya my na afu nya ka onu na ekwu Chim mkpolu oku azagom ekpere nu Chim mkpolu oku azagom ekpere Lifestyle