Music: Vincent chigozie
Chai dey call me Vtwizz
I stay on my lane
I still dey chase my paper
I just wanna make my mama proud nnem
Anyi ejewego
Anyi apuba go nnnn
Ije nwafor
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Iyasikwa obiara ije wen
ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoo
Obiara ije wen ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoooo
Odogwu aburo Guy name
Maputa na express
Adiro m afudi iru mmadu
Ife nnacho bu my own grace
Ego di na ogwu
I tight my show lace
I still dey run my race nwafor adiro asi ndo
Am on my new fame
Dey try to hate on me
I give them airplane mode
Fasi na mee e koli go
I give them my own style nwaeze ade efu na mbah
Shout out to my forefathers
Who make it on there young age and there old age
Shout out to my OG'S
Shout to ejele
Ezege wamama I believe say you dey feel my notice
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Iyasikwa obiara ije wen
ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoo
Obiara ije wen ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoooo
Cha eh
Igbo bu igbo
Mma mma nu
Chief priest odogwu
Jowizaza odogwu
E-money odogwu
Obi cubana odogwu
Zenco odogwu
Odogwu doings puta na
Iru ogwu fa na ikwechiri
Ndi asiri ga asiri ri
Yumu yumu akuko
Mma ngozi na ndi yadi
Kafa na asi zi
Odogwu na emezi na pounds and dollars
Ife ha na Ako zi
Ife odogwu ji emire di ya na akpa wannem gbawa
Mbo ka iburu odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Odogwu kolu gi ife afuru
Weh buru odogwu
Iyasikwa obiara ije wen
ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoo
Obiara ije wen ulaaaaah
Mana nwaeze ade efu na mbaoooo
Ekele kele rem Chief Jackson Udozi obodo 1
Odogwu
Nkp worldwide unu ka ni wooo