Lyrics: Chukwunonso Okafor/Morden Oracles Ejima/Ifiok Efanga Music: Chukwunonso Okafor/Morden Oracles Ejima/Ifiok Efanga If u see big men for occasion Mazia Na osetigo Ifziafa Na ogbo egwu Mazia Na osetigo If u see me and billionaires Mazia Na osetigo Ije ogalanya but ije ego Oyim biazia nso ka Inu isiego Oluo ka osi elu nu Egwu S-model abianu oh Onye nwelu Ife putaba Olololo egwu S-model abianu Onye nwelu Ife putaba Oyim bia nso ka Inu isi ego Asizianu ka elibe Anyi elikasiba Asizianu akuba Anyi akukasiba Asizianu ka emebe Anyi emekasiba Oyim biazia nso ka Inu isi ego Bayio iyokokooko Na NDI kpatalu ego Na me Ife solufa Obodo amalugo Na NDI nwelu ego Na akpa Ajo aghala Mmemme bidozie Na NDI nwelu ego Na aya ego aya Odoputa parcel aya ya Ayanya NDI mmadu ayobia Na enu enu iyooo NDI nwelu ego ana elieli Obodo edelu jimjim NDI nwelu Ife ana me Obodo edelu yooyoo NDI nwelu ife puta Obodo edelu jimjim NDI so Na Ife ana me Obodo edelu yooyoo If you see big men for occasion Mazia Na osetigo Ifuziafa Na ogbo egwu Mazia Na osetigo If you see me and billionaires Mazia Na osetigo Ije ogalanya but ije ego Oyim biazia nso ka Inu isi ego Oluo ka osi elu Egwu S-model abianuo Onye nwelu Ife putaba Oyim biazia nso ka Inu isiego Ololololo nu egwu S-model abianuo Onye nwelu Ife putaba Oyim biazia nso ka Inu isiego Asizianu ka elibe Anyi emekasiba Asizianu ka akuba Anyi emekasiba Asizianu ka emebe Anyi emekasiba Oyim biazia nso ka Inu isi ego Asizinu ka elibe Anyi elikasiba Asizianu ka akauba Anyi akukasiba Asizianu ka emebe Anyi emekasiba Oyim biazia Nso ka inu isiego ‎