Lyrics: Collins Okere
Music: Collins Okere
intro:
Gone are the days ha kom, now are the days ha chom.. Ha Che nam bu ete!
Verse:
Etorom na hood mgbu, Nwanne hood mu ma ife analu
mana igwuru egwu ba na ego, I swear men ga emelu gi alu
Our hope on Jesus, on a steady men na apiacha kwa olu (hmmmm)
247 anyi na eme matters, mana anyi ada ako onu
(n'isi gi gbowai)
Gone are the days anyi n'apiacha olu n'azu nke MMA ode
nka n'echete otu osi adi back then n'ogbem Aninwede
adim so guilded, Alee my man mana mu adi ekwe ekwee
anyi na atired oru n'oge 4 on the dot anyi abanye san siro
Muna Alexix, Parker yana Kobo. kee maka Swash momo, Swanky taa ndia bu umu alobam o
oburo ihe taa, otego, ina a whining mu uche gi o okwa iburu iPad ozugbo o
nga aturn nwu back the calendar
to mgbe anyi kana ebu nwa na Tinder
ilamento my Gee, gwam sim ineedie help na onwero Ka osi mba
ipaa mu na hood, ojugom isi
siha nyem my way!
no joy na my side
oje holiday, till nfunu my pay
anom bombing, chupado the money till obiaba my way
one meter abiago board, kpom my dealer
Ka onweterem (smoking sound)
Gone are the days akom, now are the days achom..