Music: Chukwuma Onwufor Badness
Ehh
Cali Fornia City Na enwero signboard oo, nna oo (Bruize) Mbada nwe way osiso
Okwa anyi no ya
Ahhh
If them gossip about you I tell you about you Just know that Bu blood ka ibu
If them gossip about you I tell you about you Just know that Bu blood ka ibu
If them gossip about you I tell you about you Just know that Blood ka ibu
I worth my success 'Cause oge mbido lu ebido My bro, you were not there I am the new suspect I am the new problem Jee na my hood Ka akpo gi my tape Bro I no send them
Who goes there No man dares Jew man sin nkpum there If you around you go collect
Uzochukwu mepe Ka anyi banye there Aku Chukwu debe Ka anyi bute bia Ogonogo ndu Kanyi bili bia Obu ofogoli Ka anyi gbalu bia Onwe nwa edebe Ka anyi kuliba ya
Uwa nke a self Bu ofu nbia No hate me Ulu adiro ya ehh Ulu adiro ya Bro, ulu adiro ya
Inene obi some people Some people di evil Some people ga emegi Ife iga eji hate nu some people
Inene obi ndi mmadu Ndi mmadu di evil Ndi mmadu ga emegi Ife iga eji hate nu mmadu
Inene obi some people Some people di evil (Yeah) Some people ga emegi Ife iga eji hate nu some people (Bruize)
Inene obi ndi mmadu Ndi mmadu di evil Ndi mmadu ga emegi Ife iga eji hate nu mmadu
Some people g'eme gi ife ga eko gi Hapuchaa obi-ka eji edi Onye ima ga ebute igwe na efo gi Inaju Nwanne kekosi
Ebe ima n'okika bu ife na ese Onye na agbam oppo bu ife ji egbe Ebem n'agba mbo kam bute ike Men nwelu ajo obi, ima na obulo ile
Legend kwube okwu ka anuba ife BKB kali obi na ewem iwe Ikperem na anu, nnayo obina igwe Men mu tinye aru Ka anyi na apu na igwe
Nwoke adi ekwu okwu, Onye ebelu ile Ichoo ibute ike na iga ejenwu ije Ichoo ibute ike na aga ekwu gi ife Nwoke no-zi dere duu Kam abu Agu di-ime
Ego bia na Aza choo iba na akuko Aza man na akpom ajebo Nji the update, ngulu akwukwo Nga ata gi ka anyi agwolu alibo
This is new coming, ino na nchiko Mu nwa abiaro ime ife mpito Onye na achoro ya gbawaa the door Maka eyim my Dior Dior Maka eyim my Dior Dior
This is new coming, ino na nchiko Mu nwa abiaro ime ife mpito Onye na achoro ya gbawaa the door Maka eyim my Dior Dior Maka eyim my Dior Dior
Inene obi some people Some people di evilu Some people ga emegi Ife iga eji hate nu some people
Inene obi ndi mmadu Ndi mmadu di evilu Ndi mmadu ga emegi Ife iga eji hate nu mmadu
Inene obi some people Some people di evilu Some people ga emegi Ife iga eji hate nu some people
Inene obi ndi mmadu Ndi mmadu di evilu Ndi mmadu ga emegi Ife iga eji hate nu mmadu