Lyrics: Stoppa Nwanne
Music: Stoppa Nwanne
Imanu ka osi adi egwu di uto eneedigh Maggi
Ihe chukwu na emeremu ha na aju Nwanne oso gi
Imanu ka osi adi egu di uto eneedigh Maggi
Ihe chukwu na emerem ha na aju Nwanne oso gi
Nadia
Oso GI ha na aju Nwanne oso
Huuuh
Oso GI ha na aju Nwanne oso
Nadia
Oso GI ha na aju Nwanne oso
Ihe chukwu na emeremu ha na aju Nwanne oso gi
Kelenu chukwu nna na odi nma
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelee ooh kelee ooh
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelenu chukwu nna na odi nma
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelee ooh kelee ooh
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Imana ABA kam si bia
Ovom opopo ariaria
The street ndi so rough tough dangerous imakwa
Nwanyi na akwa akwa na akwa akwa okuko yiri akwa na elu akwa okwara akwa
Oluwa ahicha ya Anya mmiri nye ya akwa
siya kwa wa
Barrow pusher
Panel beater
Bricks layer
Men pasa
Suffer suffer
Para para
Ina awota
Ihem ji bia
Men de talk say me de yan
Nwa Okwuchukwu
I.o Isaac block industry
Ebem nsi bido
Mpa Nadia
Kelenu chukwu nna na odi nma
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelee ooh kelee ooh
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelenu chukwu nna na odi nma
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Kelee ooh kelee ooh
(Kelenu chukwu nna na odi nma)
Nwanne imanu ka osi adi na
(Kelenu chukwu nna na odi nma )
Onto say mgbe anyi no na opopo cartel
(Kelenu chukwu nna na odi nma )
Choi parcel Nwanne kee the way boy
(Kelenu chukwu nna na odi nma )
............