Lyrics: OTITO DIRI GI
Music: Nkwuda Divine Emmanuel
Otito diri gi
Praises from divine Mercy to the most
High God
Onyechukwu kere na oya ga adi okwa chukwu nyere mu ndu out osisi naeme ohia otu onye anasi unu abiala okwa chukwu mere m eze
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Chukwu kere uwa kamu na akpo onye nwuru onwu naeluobe were nyeghachi mu ndu chukwue anamakpo gi odogwu maka na oso na ihe ina me ihe inaeme okwa ya nyere gi aha I naaza otito diri gi chukwue
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Okwa ya bu di nwaayi isimke Jesus chukwu nwaanyi ajadu aka na agwo oria onu uzo eligwe
Hyperdulia muo God of impossibilities lion of judiah,rock of ages otito diri gi chukwue
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Otito diri gi ×3
Chukwu kelu mu nyelum egwu were si mu tibe egwu odogwu we kpo mu divine favour