Lyrics: Chukwunonso Okafor
Music: Chukwunonso Okafor
Eh iyokonu oh Chim mkpoluoku oh
Ozam Ekpere
Chim mkpolu oku azagom Ekpere
Ihe Oma mbuna Obi oh nā emerumuo
Odika Njelu be chukwu
Chim mkpolu oku eh eh
Ihokonu eh Ihe
Omegokwa ka osi emenuo ihokonuo
Alili ego ndi ilo nu
Omego ka osi emenuo chukwu eh
Alili egbuo ndi ilonu
Obulu Uche mmadu eh na emenu eh
Ndi mmadu ga ememu nchanu
Chim mkpolu oku eh
Chim mpkoolu oku azagom ekpere nu
Obulu uche mmadu eh na emenu eh
Ndi mmadu ga emenu nchanu
Mkuru osisi ahusalu na enu ananuo
Imana omesili puo one
Oye Lulu Uka ya afunanya
Okuko nyuo alu ani achuo ya osonu
Oburo onye asi nwuo na anwunuo oh
Maka nā Onye gbulu opi ga eficha onu
Mm alili egbuo ndi ilo
Nkem akonamuo chukwu eh
Onye nwere ego na eme ihe soro ya
Onye na eme kamu si emenuo
Okwa gi ka egwum na akponuo
Oyim bia nuru egwumuo
Egwu mu bu ojemba enwe ilonu
Egbuo dike na uno nuo
Ife dike meenu achoba nwa dikenu
Oke osisi daanu oh
Oke osisi daanu umu nnunu awalu oso nu
Onye si na uno egbu nwanne ya
Igbuo nwanne gi gina onye ga ebi
Ife chukwu kwulu nya ga emenuo
Ndi na esingonu na esina nkiti
Onye chukwu mere eze ga abuzi eze
Omero na izu ome nu na Onwa
Chim mkpolu oku oh ozam ekpere
Chim mkpolu oku azagom ekpere
Ife anya mu na afu eh
Ife anya my na afu nya ka onu na ekwu
Chim mkpolu oku azagom ekpere nu
Chim mkpolu oku azagom ekpere
Lifestyle