Lyrics: Chukwumerie Izunna Victor/Chukwudi Promise Nwadioranma
Music: Chukwumerie Izunna Victor/Chukwudi Promise Nwadioranma
Anyi bialu uwa na anyi ga ana
Onye ya epu ome na uwa
Chukwudi chukwuebuka kam na emenu Afamefuna
Omegburu wa mmadu na nke ya no na uno
Ooji nke mmadu okwo chukwu ya agwu ugwo
Nwa 0
Killa with d fineboy
Anyi biara abia na anyi ga ana uwa bu uwa chukwu
All this lika lika bu against owu
Why you Dey hate on me ?
Echekwam na anyi bu ofu?
Ijide nke gi ichoba nkem ichena mmadu bu ewu?
Anyi biara abia na anyi ga ana uwa bu uwa chukwu
All this lika lika bu against owu
Why you Dey hate on me ?
Echekwam na anyi bu ofu?
Ijide nke gi ichoba nkem ichena mmadu bu ewu?
Heeeeh heeheee Ichena mmadu bu ewu ?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu?
Na m ewelu nkata wee kuru mmiri Ichena mmadu bu ewu?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu ?
Heeeeh heeheee Ichena mmadu bu ewu ?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu?
Na m ewelu nkata wee kuru mmiri Ichena mmadu bu ewu?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu ?
I know real ones and fake friends
But I go just pretend
Real life matters Oburo content
My mom gwam na m bu the best
My friend gwam na ogoo benz
Thank God I feel blessed
Nobody knows whoβs next
E fit be me and e fit be you
Nna m Ibutie butie times 2
Ka mu na alobam gbakoo thank you
Mee anyi the baller
Na enwero coma
Owutem mgbanaa
Ano bum na gutter
Anobum na gutter
Okwo Icheta mgbe irapum ngwanaa
Afum yawa you cure finish ina enye m Cana
Who answer nobody
30k from Fairmoney
Now you hating on your nigga
Brother thatβs a felony
Put on my spectacle
If you fit with stand my obstacle
You spoil my plan
You want roll your own
Ichena mmadu bu ewu ?
Heeeeh heeheee Ichena mmadu bu ewu ?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu?
Na m ewelu nkata wee kuru mmiri Ichena mmadu bu ewu?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu ?
Heeeeh heeheee Ichena mmadu bu ewu ?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu?
Na m ewelu nkata wee kuru mmiri Ichena mmadu bu ewu?
Yeh yeh yeeh yeh yeh yeeh Ichena mmadu bu ewu