GburuGburu

(Enugu State is in Hands of God) Ndi Enugu State oh, Ndi Enugu State oh Ndi Enugu B’anyi oh, Ndi Enugu B’anyi oh Ndi 042 B’anyi oh, Ndi 042 B’anyi oh Ndi Nsukka B’anyi oh, Ndi Nsukka B’anyi oh Ifeoma o’na di unu mma (eyi o) O’na adi’m mma and o’buru na o’na di gi mma, binye aka na ebe eselu umbrella Asi’m gini (eyi o) O’na adi’m mma and o’buru na o’na di gi mma, binye aka na ebe eselu umbrella Papa, Mama, Gburu Umu akwukwo guba, Gburugburu Brother, Sister, Gburu Ndi olu oyibo luba, Gburugburu Ndi olu ugbo, Gburu Nekwanu fertilizer, Gburugburu Ndi olu aka, Gburu Driver na conductor, Gburugburu Electricity, Gburu Okporo uzo awara awara, Gburugburu Hospital, Gburu Youth empowerment, Gburugburu Obodo oyibo, Gburu Enugu obodo oyibo, Gburugburu Binye aka, Binye aka, Binye aka Binye aka for Gburugburu Binye aka, Binye aka, Binye aka Binye aka for PDP Enugu Amaka (eh) Asi’m na Enugu Amaka (eh) Asi’m na Enugu di na aka Chukwu na Enugu di safe I’m proud to be nwa 042 nwa Enugu state Gburugburu 2019 My brother come join the team Gburugburu 2019 My sister come join the team, egbuna oge. [Enugu State is in Hands of God] @Supason333 @333supasonic