Lyrics: Iwunor Anslem Chibuzor Music: Iwunor Anslem Chibuzor Nkwo eseti go
Okwa mu eme go Uber Okwa anyi atago azu Okwa anyi agba go mmi Okwa anyi ese go ese Okwa mu akago Pos Okwa mu agba go ani As nwa nnamani Icho igbam boot ka mkpo na ani
Bia nwa onye e nyere ya nye Onye enyere ya nye Onye enyere ya nye Kee ka isi akuzim bill
Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Kee ka isi akuzim charge nwa
Onye enyere ya nye eeh Ka iga afuzi munwa chozia igbanwe eeh Oruo my turn ibia actiba funny N changielugia mma anudi sorry
Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi
Ijide ego Biko bia sideaaa Iburu Okporo jebe sidieee Kedu ka isizi akuzi mu charge a And today abulo nu your birthday Ehh nwa
Okwa mu eme go Uber Okwa anyi atago azu Okwa anyi agba go mmi Okwa anyi ese go ese Okwa mu akago Pos Okwa mu agba go ani As nwa nnamani Icho igbam boot ka mkpo na ani
Bia nwa onye e nyere ya nye Onye enyere ya nye Onye enyere ya nye Kee ka isi akuzim bill
Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Onye e nyere ya nye Kee ka isi akuzim charge nwa
Anokwamu here with j master Mna ekili gi ina arum ka form master Mua ka iji agbanu shaolin soccer Mga eficha ginwa with my own duster
Eh nwa okwa ina awo Aku fechakwaa odaara awo iga enyetukwa munwa ife afu Oburu irichaa mu ikunyie na apu
Ebe imachakwa ka Osi Adi Ko ona abuzi ara ka ogbaa gi Munwa egbogoolu gi mkpa gi Gonye gi shawarma gonye gi Azu amii ami
Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi
Apasakwam na mpempe Sure plug onye mmemme Abiarom ebea for any kampe Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi Eeh Nwa